Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Akwamozu Ekwueme: Ụka nkwanye ugwu ikpeazụ ya
Mgbe e biputara ya
Bishop Emmanuel Chukwuma gwara ndị gbakọrọ n'emume a ka ha ṅyomie ezigbo ndụ Ekwueme biri mgbe ọ nọ ndụ.