Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Onye nkiri Nollywood Francis Duru anwụọla ka ọ gbachara afọ 57
Francis Duru na-eme ihe ejije Nollywood anwụọla dịka ezinaụlọ ya si kwuo.
Gịnị bụ ọrịa Shamonda virus tiwapụrụ na mba France?
Shamonda virus bụ ọrịa e kwuru a na-ahụkarị n'ụmụanụmanụ dịka ewu, atụrụ, ehi nakwa ịyịnya.
Mmachi njem na ihe ndị ọzọ gọọmenti Nigeria na-eme igbochi mfesasị ọrịa Ebola
Gọọmenti Nigeria ewepụtala ụfọdụ atụmatụ ha na-agbaso iji gbochie mfesa ọrịa Ebola nke gụnyere mmachi ụfọdụ ndị njem.
Emmanuel Emenike: Ihe anyị ma maka akụkọ na Gọọmentị Imo state ji ndị uweojii wakpoo 'Emenike Hospital', Owerri nke ọgbaabọọlụ a
Lee ihe anyị ma maka mwakpo mere n'ụlọọgwụ ọgbabọọlụ Emannuel Emenike.
Ndị uweojii anwụchiela nwoke a sị tụwara nwa ya nwaanyị ime n'Enugu State
N'otu onyonyoo fesara n'ogbe nzirịtaozi soshal midịa na nso nso a, a hụrụ ebe ndị obodo Nenwe dị n'okpuru ọchịchị Aninri n'Enugu state na-achụpụ nwata nwaanyị ahụ na nna ya.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Ọktoba 22, 2026, Duration 1,03
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tọzde, Ọktoba 22, 2026.
Enugu State College of Education ọ manyere ụmụakwụkwọ ibite ego Nelfund maọbu ha hapụ isonye ule?
Ụlọakwụkwọ Enugu State College of Education asaala okwu n'akụkọ sịrị na ha manyere ụmụakwụkwọ bite ego Nelfund.
Ebola: Ọnọdụ nwaanyị bu ọrịa a na Nigeria na-adị mma - Minista ahụike
Ali Pate kwuru nke a na mkparịtaụka pụrụiche ya na BBC nwere ma kọwaa na nwaanyị ahụ dị afọ 42 bi n'Abuja mana ọ bụghị onye Nigeria.
Odogwu Asaba: Ka o si gaa n'ụloikpe ebubo ndina n'ike na ịkpata ọnwụ Favour Agbro
Lee ka ikpe Odogwu Asaba si gaa n'ụlọikpe n'ebubo ndina n'ike na ịkpata ọnwụ Favour Agbro.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.