BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Otu onye ebutela ọrịa Ebola n'Abuja - Minista ahụike
Mịnịsta na-ahụ maka ahụike na Nigeria bụ Ali Pate ekwuola na a chọpụta kụkọ ekwuola na otu onye bu ọrịa Ebola n'Abuja.
Gịnị gbanwerela kemgbe afọ isii e mechara ngagharịiwe EndSARS?
EndSARS bụ ngagharịiwe ụmụafọ Nigeria jiri mee mkpesa megide mmekpaahụ ndị uweojii nakwa ụzọ na-ezighị ezi ha ji anapụ ndị mmadụ ego, anwụchi, emesi ndị mmadụ ike ma na-egbukwa ụmụ mmadụ n'ụzọ iwu na-akwadoghị.
Kim Jong Un: Gịnị mere akụkọ ọnwụ ya ji ewu ewu?
Akụkọ kwuru na otu onye China bi na mba United States na-ekwu na e bugara Kim ụlọọgwụ na Beijing, ebe ọ nọ n'ọnọdụ ọnwụ na ndụ ma mecha nwụọ.
National Youth Service Corps: A kpụpụla mmadụ ise a na-enyo enyo maka ntọrị ndị NYSC n'Imo State n'ụlọikpe
Ndị nchekwa DSS akpụpụla mmadụ ise a na-enyo na aka ha dị na ntọrị ndị ntoroọbịa chọrọ iji otu afọ efe ala nna ha.
Ndị Alberta 'ekwuola hoohaa' na ha achọghị isi na Canada pụọ - Praịm Minista Mark Carney
Akụkọ maka ntuliaka ịma na Alberta a chọrọ nwereonwe maọbụ ha achọrọ ịnọ na mba Canada
Nafdac ekpuheela ihe gburu 'corper' n'Enugu, dịka Ụlọomeiwu Sịnetị kpọrọ oku ka e mee nnyocha
Ngalaba na-ahụ maka ụzọ e si eji ọgwụ na ihe oriri eme ihe bụ National Agency for Food and Drug Administration and Control (Nafdac) mere nnyocha ma kwuo na ha na-enyo enyo na ihe butere ọnwụ nwaokoroọbịa ahụ bụ ajọ mmerụahụ nke akụrụ, enweghị mmiri zuru oke nakwa obi mmapụ.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Ọktoba 20, 2026, Duration 1,12
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Mọnde, Ọktoba 20, 2026.
Gregory Ikechukwu Ibe nwe mahadum 'Gregory University', alaala mmụọ ka ọ gbachara afọ 63
Prof. Gregory Ikechukwu Ibe alaala mmụọ ka ọ gbachara afọ 63.
Emmanuel Uduaghan bụbu Gọvanọ Delta state anwụọla
Akụkọ maka Emmanuel Uduaghan bụbu Gọvanọ Delta state nwụrụ anwụ.
Simon Ekpa: 'A tọhapụbeghị ya mana...' Nkọwa Ụlọikpe Finland nyere BBC maka mkpebi abalị 15 Ọktoba, 2026
Lee nkọwa Ụlọikpe Mkpegharị nyere BBC Igbo banyere mkpebi abalị 15 nke Ọktoba, afọ 2026.
'Anyị chere na ọ bụ naanị mmanya ọkụ' – Etu mmanya si butere obodo ọnwụ ọtụtụ mmadụ
Etu ọtụtụ mmadụ si nwụọ n'Ondo steeti dịka ha ṅụchara mmanya a gwakọtara kemịkal a kpọrọ, 'methanol'.
Ọtụtụ mmadụ anaghị ahụta m dịka nwaanyị maka na agbara m ahụọnụ
Otu ihe na-ebutekarị 'hirsutism' bụ mgbanwe n'ogogo 'androgen' (nke bụ họmonụ ụmụnwoke). Nke a nwereike ime ma ọ bụrụ na ogogo họmonu ndị a mụbawanye maọbụ ya bụrụ na ahụ nwaanyị dị etu a ejighị ike nabata ya.
Anglican Awka Diocese eyiela egwu isi n'Anglican pụọ maka nkwụsịtụ ọrụ a kwụsịrị Bishop Alexander Ibezim
Ọkaiwu na-anọchiteanya Bishop Alexander Ibezim gwara anyị na onyeisi ụka Anglican enweghị ikike ịkwụsị Bishop Alexander Ibezim ọrụ.
A nwụchiela ndị ngagharịiwe karịrị mmadụ 1,200 na mba France
Ngagharịiwe malitere n'ofe mba France iji kwado ụmụakwụkwọ na-eme ngagharịiwe maka ọnọdụ ọjọọ dị n'ime klas ebe ha na-agụakwụkwọ na Paris na oke ọnụ ahịa ihe ndị e ji ebi ndụ.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.

















































