Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Joe Igbokwe: Aka ndị ndu APC adịghị n'ihe mere n'Oshodi
Mgbe e biputara ya
Ọnụ na-ekwuru ndị APC na Legọs sị na aka ndị ndu pati ha adịghị n'ihe mere n'Oshodi na nso nso a.