Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
World Cancer Day: 'Eji m ụkwụ bịa ụlọọgwụ mana ozugbo m nụrụ na m bu Kansa aganwuzịghị m ije'
Mgbe e biputara ya
Abumchukwu Ezeilo bụ onye rịaburu ọrịa kansa ma merie kọrọ akụkọ ihe mere ụfọdụ ji anwụ n'ọrịa kansa bụ maka ha anaghị aga ezigbo ụlọọgwụ.
Na mkparịtaụka ya na BBC nwere, Ezeilo kọrọ akụkọ ka ya si gbalahụ kansa.