Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Rochas Okorocha: 'O nweghi onye chịrị Imo ka m'
Mgbe e biputara ya
Gọvanọ Rochas Okorocha agụpụtala ihe niile ọ rụrụ n'afọ asatọ ọ na-achị Imo steeti.
Ka o kwuchara nke ya, anyị jụrụ ndị Imo ihe ha ga-eji cheta ya, ha asị...