Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Etu mba ndị ọzọ si eziga 'drone' na-agbagbusi ndịagha na Libya
Mgbe e biputara ya
BBC chọpụtara ihe akaebe gosiri na ọ bụ mba UAE ka ụgbọagha nke naanị koputa na-anya gbagburu ndịagha Libya n'ọnwa Janụwarị afọ 2020.
Ihe onyonyo a gosiri ebe ogbunigwe gbagburu ndịagba mmadụ iri abụọ na isii dịka ha na-eme ọzụzụ na-ejighi ngwa agha ọbụla.
Akụkọ sị na mba Ijipt hapụrụ mba UAE ha were ọdọụgbọelu ha dị nso n'okeala Libya tụọ ya bụ ogbunigwe.