Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Gịnị bụ 'swimming pool' n'olu Igbo?
Mgbe e biputara ya
BBC Igbo na-achọpụta ndị ma asụ asụsụ Igbo ọfụma.Ha juru ihe bụ 'swimming pool' n'asụsụ Igbo.