Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Ayogu: Ebidoro m na nwata sewe ihe osise
Mgbe e biputara ya
Kingsley Ayogu, onye omenka na-ese ihe ọ dịka foto kọwara etu o siri bido sewa ihe osise. O kwuru na ọ gara mahadum ga gụọ maka ihe osise. Ayogu kọwakwara na nsogbu ọrụ ya bụ ibubata ngwa ọrụ ha. Ọ sịkwa na ego dị na nka ya.