Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Ịgba egwu na-eme obi aṅụrị na-edebekwa gị n'ahụike
Mgbe e biputara ya
Imegharị ahụ abụghị naanị mgbe ọ tara akpụ maọbụ mgbe ị na-ebu ihe ndị siri ike na-anyị ụme, nke ahụ dịkwa mma mana i nwekwere ike ị dị na-enwe aṅụrị ma n-emegharịkwa ahụ gị.
Ndị na-ahụ maka ahụike kwuru na ịgba egwu na-arụ ọrụ n'akụkụ ahụ niile ebe abụba na-ebi.
Ọ bụrụ na imegharị ahụ na-arịa gị ahụ, tinye egwu na be gị gbakasia ya ahụ ka ọsịsọ gbaa gị kwa mgbe.