Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
A na-ekwu na ndị Shiite na-ebuso ndị uweojii agha
Mgbe e biputara ya
Ihe onyonyo a Sunday Mgbor nọ Abuja sere site na mgbo ya gosiri ka ndị Shiite ji osisi eti n'ụgbọala ndị uweojii dxịka ndị uweojii ji gasị anyammiri achụsasị ha.
Ndị Shiite bụ ndị okpukpe dị na Islam, e ji onyeisi ha Ibrahim El-Zakzaky kamgbe afọ abụọ gara aga.
Ngagharị iwe ha bụ iji gwa onyeisiala Buhari ka a tọhapụ El-Zakzaky mana ngagharị iwe ha abụghịzị nke udo dị ọtụtụ ndị mmaọ̄ụ na twitter kwuru na ha na-emebi ụgbọala ndị mmaọ̄ụ ma na-ebutekwa
ọgbaaghara n'akụkụ Unity Fountain dị n'Abuja.