Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Buhari ga-achịrịrị ọzọ - Nwogu
Mgbe e biputara ya
Onye bubụ minista na-ahụ maka ọru na Naịjirịa a kpọrọ Emeka Nwogu, gwara BBC Igbo ihe mere Buhari ga-eji laghachị n'ọkwa onyeisiala na ntuliaka na-abianụ.