Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Peter Obi sị Ndigbo teta n'ụra.
Gọvanọ chiburu Anambra Steeti bụ Peter Obi agwala Ndigbo ka ha dị njikere ịzọta oke ruru ha na Naịjiria.Obi kwuru na-onweghị onye gara ebe a na-eme asọ mpi dịka onye nkiri anya na-enweta ọla mmeri, kama nanị ndị sonyere na-asọ mpị na enwe mme
Peter Obi kpọkuru Ndịgbo ka hapụ ị na-eme ka ha abịara ikiri anya n'obodo a, kama onye ọbụla kulie zọta oke ruoro ha.
Okwuputara ihe ndị a n'Enugwu na mmemme ndị Alaigbo Development Foundation, ADF jiri wepụta akwụkwọ ha dere.
Peter Obi gbarụrụ ihu na akparamagwa ndigbo mụtazịrị ugbua, nke bụ na onye ọbụla chọrọ ịbụ onyeisi, wee chezọọ na ezigbo onyeisi ọbụla ga-abụ odibo.
Kirie ma gee ihe Peter Obi kwuru ebea.
Akụkọ ga-amasị gị: