Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Maka ndị chọrọ ị ga-ala bekee, lekwa azụ unu
Mgbe e biputara ya
Na mkparịtaụka, BBC Igbo na onye ọkaiwu bụ Chukwuemeka Eze nwere ọ duru ọdụ ka onye na-achọ ị ga ala bekee ghara ịtụ asị asị n'akwụkwọ njem ya.
Nke a bụ n'ihi ị tụọ asị a chọpụta, ị ga-aga mkpọrọ.
Ọzọ bụ ị chọọ ịlụ ọnye mba ofesi maka akwụkwọ gị, atụla asị maka ụbọchị ị mejọrọ ya, ọ taa gị.