Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
"Ha achọghị ka m lụrụ nwunye m maka na a bụ m ohu"
Mgbe e biputara ya
Ndị obodo Ozalla dị na Nkanu n'Enugwu steeti agbaala mbọ mebie ihe nnanna ha mere.
Ha jịkọrọ aka mebie nkewa dị n'etiti ohu na amadi nke mere na ụfọdụ mmadụ anaghị enwe mmekọ.
BBC Igbo gara hụ etu ha si mebie ya bụ ihe nakwa ndị ọ metụtara.
Ọrụ a si n'aka Jessica Nwankwo
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị