Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
2019 Elections: Anyị chọrọ ka ndị na-abanye ọchịchị buru anyị n'uche - Ndị ntorobia
Mgbe e biputara ya
Ndị ntorobia ekwuola ihe dị ha n'uche gbasara onye ga-abụ onyeisiala na 2019.
Nchịkọta okwu ha kwuru bụ ka ndị nọ n'isi ghara ichezọ ha bụ ndị ntorobia ọkachasị n'ihe gbasara ọrụ
Gee ihe ndị ọzọ ha gwara BBC Igbo: