Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Referendum Ipob: Etu Ipob ga-eji mee ya na Febụwarị 16 - Paul Achalla
Mgbe e biputara ya
Paul Achalla bụ ọkaiwu ndi Ipob. Ọ gwara BBC ihe atumatụ "Referendum" a Ipob na-eme pụtara.