Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Child bride: Ụbịam so ebute nsogbu iluchu di
Mgbe e biputara ya
Harrison Emefiele, gwara BBC Igbo ma bụrụkwa onye otu ya bụ 'Behind Bars' tinyere aka n'okwu ịgbapụta Chinwe, nwa adị afọ iri na isii enyere nwoke dị afọ iri ise na ụma ka ọlụ gwara BBC na enweghị nghọta so ebute nsogbu a.