Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Nnamdi Kanu interview: Ọ bụ Zik tinyere Igbo n'ụmị a
Mgbe e biputara ya
Onye ndu otu Ipob na-azọ mnwereonwe Biafra bụ Nnamdị Kanụ boro onyeisiala mbụ Naijiria bụ Nnamdi Azikiwe ebubo igwu olulu liri Ndigbo n'ihi nkwenye ya na 'one Nigeria.'
Kanu kọwaara BBC Igbo ụfọdụ ihe ọkachasị ihe na-ese n'etiti ya na ụfọdụ ndị gọvanọ Ọwụwa-Anyanwụ, nakwa Ohaneze Ndigbo; ihe mere o jighị kwenye na otu Naijiria an ihe ndị ọzọ.
Gee ihe niile o kwuru ebe a: