Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Gender equality: Ọ ga-adị mma nwaanyị ilekọta ụlọ ghara ịrụ ọrụ?
Mgbe e biputara ya
Ọtụtụ di na nwunye na-enwe nkwekọrịta dị icheiche ga-enyere ha aka ịhụ na ezinaụlọ ha toro n'ụdị ha chọrọ.
Nke a gụnyere ma nwunye ọ ga-arụ ọrụ ma ọ bụ naanị ilekọta ụmụaka na ezinaụlọ anya.
BBC Igbo jụrụ ụfọdụ ezinaụlọ ajụjụ banyere ụdị nkwekọrịta dị n'etiti onye ha na-alụ.
Kiriie azịza ha ebe a;