Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
History of Oguta: Etu esi hibe ebe a na-akpọ Ugwuta taa
Mgbe e biputara ya
Ọtụtụ obodo n'Igbo ma ebe nna nna ha si, ndị ọzọ makakwara etu ndị be ha Jiri malite ibi ebe ha bi ugbua.
Ajie Aneke bụ onye Ugwuta kọwara BBC Igbo akụkọ obodo Ugwuta dị na Imo steeti.
Ọ sị na Ugwuta si obodo Bini were rute ebe bụ Ugwuta taa.
O gakwara n'ihu kwuo etu aka nwaanyị jiri dị na nhibe Ugwuta.
Gee ya ntị n'ọnụ.