Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Anambra state: Ndị Nnewi na-eti mkpu ikpo ahịhịa 'Bank Road'
Mgbe e biputara ya
Ndị bi na ndị na-azụ ahịa na nso 'Bank Road dị na Nnewi na-akpo oku ka gọọment Anambara steeti higharịa ebe a na-awụfu ahịa dị nso 'Nnamdi Azikiwe Teaching Hospital nke a mara dịka 'Ụlọọgwụ Mbụrị.'`
Ha gwara BBC na ọ na-egbochi azụmahịa, na-ebute nsogbu nye ahụike ndị nọ na gburuburu ahụ ma na-ebute kpachi kpachi okporoụzọ.