Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Fulani Herdsmen: 'Gọọmentị Anambra ma ọchịehi Fulani niile nọ steeti a' - Kọmịshọna mgbasaozi
Mgbe e biputara ya
Okwu mwakpo awakporo obodo Anam bụ ihe ndị Anambara kpụ n'ọnụ.
Ụfọdụ mmadụ gara n'ihu boo gọọmentị steeti ahụ ebubo ịnye ndị ọchịehi Fulani ala.
Don Adinuba kwụchitere gọọmentị ọnụ ma kọwa etu ihe sịrị dị.
Gee ya ntị n'ihe nkiri a.