Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
WHO Breastfeeding Week: Ihe mere m jiri kwụsị ara - nne nwa
Mgbe e biputara ya
Inye nwa ara bu otu ihe ndị ma maka ahụike nakwa ụmụaka sị na ọ dị ezigbote mkpa.
A gụnyere ya n'ihe kachasị mkpa a ga-emere nwata mgbe ọ dị obere.
Agbanyeghị nke a, ụfọdụ ụmụnwaanyị adịghị enwe ohere inye nwa ha ara etu ha si chọọ.
Ihe na-ebute nke a na-abụkarị maka ọrụ maọbụ ihe ndi ọzọ.
Lee etu Maureen Okolukwu siri kọwaa nke ya nakwa ndụmọdụ o nyere ụmụnwaanyị ibe ya.