Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Emeka Ihedioha's 100 Days: Ihe ndị Imo na-ekwu maka ọchịchị ya
Mgbe e biputara ya
Ndị Imo steeti gwara BBC Igbo echiche ha banyere ihe Emeka Ihedioha merela dịka gọvanọ ha nabalị 100 mbụ ya.