Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Igbo Language: Gịnị bụ 'Cricket' n'Igbo?
Mgbe e biputara ya
Umụakwụkwo mahadum Legos zara ajụjụ: Gini bụ 'Cricket' n'asụsụ Igbo.
Ị ma asụ Igbo?
Gee ha ntị ma nwalee.