Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Igbo culture: 'N'omenala Igbo, mmọnwu abụghị maka nwaanyị'
Mgbe e biputara ya
Mcginginer Ibeneme na-ekwu na mmọnwụ bụ maka ụmụnwoke kama na nwaanyị kara aka nwere ike ịbaa mmọnwụ.