Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Keke Ban: A napụla anyị na ụmụ anyị nri n'ọnụ
Mgbe e biputara ya
Ụbọchị Monde izu ọbụla bụ ụbọchị ndị ọrụ Bekee na ndị ọrụ dị icheiche ji alaghgachi ka ezuchara ike ngwụcha izu.
Mana ndị bi na Legọs takụtara ya kọnkịrị dịka ọtụtụ n'ime ha tọrọ n'ụzọ maka mmachi gọọmentị steeti ahụ machiri keke na okada.
Ihe ọzọ pụtara na mmachi a bụ njakịrị ndị mmadụ ji ya a ama onwe ha n'elu soshal midia ọ kachasị ndị ebighi na Legọs.
"Dear Lagosians" "Lagos" "Otrike" "Okada ban" bụ ihe ndị na-ewu na soshal midia n'ihi ya.