Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Abule-Ado Explosion : Ahụbeghị m ụdị ọdachi dị otu a- Sanwo-Olu
Mgbe e biputara ya
Gọvanọ Legọs Steeti bụ Babajide Sanwo-Olu agaala ebe gaasị gbara n'Abule-Ado ịkasi ndị ime metụtara obi.