Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Covid-19 n'otu nkeji: Chloroquine ọ na-agwọ ọrịa Coronavirus?
Mgbe e biputara ya
Dịka akụkọ na-ewu na Chloroquine bụ ọgwụ dị ire maka ọgwụgwọ ọrịa Coronavirus.
Mana n'aka nke ọzọ, enwebeghị ngalaba ọnụ na-eru n'okwu pụtara kwuo na ya bụ ọgwụ Chloroquine ga-agwọnwụ ọrịa Coronavirus.
Ihe onyonyo a ga-agwa gị nke bụ eziokwu.
Ndị mere akụkọ a bụ Vining Ogu, Chukwunaeme Obiejesi, Jessica Nwankwo na Chimezie Ucheagbo