Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Coronavirus tips: Etu ụmụnwaanyị dị ime ga-esi chekwaa onwe ha n'oge Covid-19
Mgbe e biputara ya
N'oge coronavirus a, ihe adịghịrị ọtụtụ ụmụnwaanyị dị ime na ndị ji nwa ọhụrụ n'aka mfe.
Nke a bụ maka na ha anaghị enwezi ike ịga ụlọọgwụ etu ha kwesịrị na mbụ.
Lee nwaada Igbobụ dọkịta Uchechi Ogundele onye kọwara ihe ụmụnwaanyị dị ime na ndị ji nwa n'aka ga-eme.