Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
US Election date: Ị mana Biden nwereike inwekarị Trump vootu ma Trump emerikwa ya?
Mgbe e biputara ya
Ị ma na Hilary Clinton nwere vootu karịa Donald Trump na ntuliaka ọkwa onyeisiala mba Amerịka nke'afọ 2016?
Mana gịnị kpatara Donald Trump ji bụrụ onyeisiala taa?
Lee nkọwa etu mba Amerịka si agụkọ vootu maka ịzọ ọkwa onyeisiala.
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: