Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Electricity Tariff : 'Anyị ka na-eti mkpu maka ego etinyere n'ọkụ latrik, e tinye ọzọ
Mgbe e biputara ya
Obi adịghị ọtụtụ ndị mmadụ maka mbuli e buliri ego ọkụ latrik na Naijiria.
Lee ihe ndị mmadụ na-ekwu maka ego ndị ụlọọrụ na-enye ọkụ tinyere: