Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Ọgba mbọ: 'E bidoro m site na-ihicha ụlọ mposi na mahadum' - Chinemerem Ezeihunne
Mgbe e biputara ya
Ezeihunne Chinemerem Miriam bụ nwa akwụkwọ na Mahadun Nnamdi Azịkiwe di n'Anambra steeti ekwuola etu osiri bido ụlọọrụ na-ehicha ụlọ.
O bidoro site na-ehicha ụlọ mposi mahadum ya nke ngalaba agụmakwụkwọ iwu.
Kirie akụkọ nwaada a pụrụ iche n'uju ebe a:
Akụkọ ndị ga-amasị gị: