Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Nomazamo Mbatha: Etu m si sonye n'ejije Coming 2 America
Mgbe e biputara ya
Dịka onye ọbụla na-ekwu okwu banyere ejije Hollywood a kpọrọ Coming 2 America, Nomazamo Mbatha akọọrọla BBC etu obi dị ya isonye n'ihe onyonyo a.
Ọtụtụ ndị ama ama jupụtara n'ejije a, tinyekwara otiegwu Naịjirịa bụ David Adeleke (Davido).
gere mkparịtaụka n'uju.