Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Fertility Boosters: Ihe 5 nwaanyị kwesịrị ime iji tụrụ afọ ime
Mgbe e biputara ya
Nwaanyị lụ ha na dị, ihe ọzọ ụwa na-atụ anya ya bụ afọ ime.
Nke a bụ makana nwa bụ ihe ọṅụ nye ezinaụlọ ọbụla ọ batara.
Lee ihe dọkịta kwuru ga-enye ụmụ nwaanyị aka tụrụ ime: