Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Exercise for pregnant women: Ị dị ime? Zeere mmegharị ahụ ndị a.
Mgbe e biputara ya
Oge nwaanyị dị ime bụ oge dị oke mkpa. Dịka ụfodụ ihe onyonyo n'ịntanetị na-egosi ebe ụmu nwaanyị di ime na-eme ihe mmegharị ahụ dị iche iche.
Ndị okaibe maka ịdị ime etinyela ọnụ ma nye ụmụ nwaanyị ndụmọdụ maka mmegharị ahụ ziri ezi oge ha dị ime.