Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Insecurity in Nigeria: Amaghị m ma ndị gọvanọ anyị ọ na-atụ ụjọ - Pete Edochie
Mgbe e biputara ya
Pete Edochie bụ onye nkiri ama ama e nyela ndị gọvanọ ọwụwa anyanwụ Naịjirịa ndụmọdụ etu ha ga-esi wulite mpaghara ahụ.
O kwukwara na ọ ga-adị mma ma ndị gọvanọ ọwụwa anyanwụ tịkọọ aka ọnụ iji gboo mkpa na-akpa ndị Igbo.
N'okwu ya, "ọ bụ onye kwuputere maka ọkọ na-akọ ya ka a na-ege ntị."
Lee ihe o kwuru n'uju n'ihe nkiri a dị ebe a.