Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Cheluchi Onyemelukwe: Ihe o were m ide akwụkwọ riteere m nzere NLNG nke afọ 2021
Mgbe e biputara ya
Ọkammụta Cheluchi Onyemelukwe bụ onye ji akwụkwọ o dere n'afọ 2019 ọ kpọrọ "The Son of the House" rite nzere 'NLNG prize for Literature' nke afọ 2021.
Nwa afọ Nanka, Anambara steeti kọọrọ BBC Igbo ihe kpalitere mụọ ya ide ya bụ akwụkwọ tụrụ ugo.
Ọ rụtụkwra aka na nghọta o nwere maka maka 'feminism', Biafra nakwa ihe o ga-eji otu narị dola o ritere mee.
Gee ya n'uju: