Lee ihu ndị nweterela mmeri na ntuliaka ọkwa gọvanọ 2023 na Naịjirịa

Mgbe e biputara ya

Akụkọ ị ga-eji lee foto Gọvanọ niile meririla ntuliaka 2023 na Naịjirịa

Rev Fr Hyacinth Alia jiri ọkọlọtọ All Progressives Congress (APC) merie ọkwa gọvanọ na Benue
Nkọwa foto, Rev Fr Hyacinth Alia jiri ọkọlọtọ All Progressives Congress (APC) merie ọkwa gọvanọ na Benue
Francis Nwifuru jiri ọkọlọtọ APC merie ọkwa gọvanọ n'Ebonyi
Nkọwa foto, Francis Nwifuru jiri ọkọlọtọ All Progressives Congress (APC) merie ọkwa gọvanọ n'Ebonyi
Yusuf Kabir jiri ọkọlọtọ New Nigeria Peoples Party (NNPP) ọkwa gọvanọ na Kano steeti
Nkọwa foto, Yusuf Kabir jiri ọkọlọtọ New Nigeria Peoples Party (NNPP) ọkwa gọvanọ na Kano steeti
Sheriff Oborevwori jiri ọkọlọtọ Peoples' Democratic Party (PDP) ọkwa gọvanọ na Delta steeti
Nkọwa foto, Sheriff Oborevwori jiri ọkọlọtọ Peoples' Democratic Party (PDP) ọkwa gọvanọ na Delta steeti
Bala Mohammed jiri ọkọlọtọ Peoples Democratic Party (PDP) merie ọkwa gọvanọ Bauchi steeti
Nkọwa foto, Bala Mohammed jiri ọkọlọtọ Peoples Democratic Party (PDP) merie ọkwa gọvanọ Bauchi steeti
Babajide Sanwo-olu jiri ọkọlọtọ All Progressives Congress (APC) merie ọkwa gọvanọ Legọọs steeti
Nkọwa foto, Babajide Sanwo-olu jiri ọkọlọtọ All Progressives Congress (APC) merie ọkwa gọvanọ Legọọs steeti
Caleb Mutfwang jiri ọkọlọtọ Peoples Democratic Party (PDP) merie ọkwa gọvanọ Plateau steeti
Nkọwa foto, Caleb Mutfwang jiri ọkọlọtọ Peoples Democratic Party (PDP) merie ọkwa gọvanọ Plateau steeti
Seyi Makinde jiri ọkọlọtọ Peoples Democratic Party (PDP) merie ọkwa gọvanọ Oyo steeti
Nkọwa foto, Seyi Makinde jiri ọkọlọtọ Peoples Democratic Party (PDP) merie ọkwa gọvanọ Oyo steeti
Umaru Mohammed Bago jiri ọkọlọtọ All Progressives Congress (APC) merie ọkwa gọvanọ Naịja steeti
Nkọwa foto, Umaru Mohammed Bago jiri ọkọlọtọ All Progressives Congress (APC) merie ọkwa gọvanọ Naịja steeti
Prince Bassey Edet Otu jiri ọkọlọtọ All Progressives Congress (APC) merie ọkwa gọvanọ Kross Riva steeti
Nkọwa foto, Prince Bassey Edet Otu jiri ọkọlọtọ All Progressives Congress (APC) merie ọkwa gọvanọ Kross Riva steeti