Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
World Cup 2018: 'Etu m ga-esi kiri asọmpị Naịjirịa na Kroeshia'
Mgbe e biputara ya
Ndị bọọlụ na-amasị gwara BBC Igbo etu ha ga-esi kwado ma kirie asọmpị dị n'etiti Naịjirịa na Kroeshia.