Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Henry Onyekuru: Ị chọrọ ịme ọfụma dịka onye na-agba bọọlụ, mee ihe ndị a
Mgbe e biputara ya
Henry Onyekuru bụ onye ama ama egwuregwu bọolụ bụ nwaafọ Owerri nwere obi ume ala.
Ya na BBC Igbo nwere mkparịta ụka ebe o kwuru maka ezinụlọ ya, njem ya na egwuregwu bọọlụ na etu o siri bụrụ ọkaibe.