Armed Forces Remembrance Day: Eso m lụọ ọgụ Boko Haram - Onye agha lara ezumike nka

Aha onyonyo, Armed Forces Remembrance day: 'E so m lụọ ọgụ Boko Haram '
Mgbe e biputara ya

Ndị Enugwu pụtara n'uju i kwanyere ndị agha Naịjirịa nwụrụ n'ihu ọgụ dịka a na-eme emume ncheta ha taa.

Ndị otu AA nwere ike ị pịa Uche Nwosu ụtarị

Udeze Kenneth Obidiche na Uche Nwosu

Uche Otu pati AA nwere ike inye Uche Nwosu ntaramahụhụ maka ịkwado Buhari.

Onyeisioche pati ahụ bụ Keneth Udeze gwara BBC Igbo na otu ahụ ga-enwe mkpebi ma ndị isi ha mecha nzuko.

Peter Cech na-aga ezumike nka

Petr Cech

Petr Cech, onye ochee goolu Arsenal ga-aga ezumike nka na nkwucha agba asompi afọ

Cech dị afọ iri atọ na isii si Chelsea ebe ọ nọrọ afọ iri na otu tupu ọ banye Arsenal n'afọ 2015.

BBC Igbo Nrụrịtaụka ndị na-azọ ọkwa Gọvanọ n'Imo steeti

Ndị ga-eso na nrụrịtaụka nke Imo Steeti
Nkọwa foto, Ndị ga-eso na nrụrịtaụka nke Imo Steeti

Ọ ga-akpọtụ n'Owerri n'ụbọchị Fraịde bụ abalị iri na asatọ nke Jenụwarị a

A ga-enwe nrụrịtaụka n'etiti ndị na-azọ ọkwa gọvanọ n'Imo bụ nke BBC Igbo na-ahazi.

Ebe ha ga-akọwara ndị Imo Steeti ọrụ ha ga-arụ ma ha baa n'ọchịchị