Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Ụmụ Obiligbo: Ugbua anyị amatala na ego dị n'iti egwu
Mgbe e biputara ya
Okpuozor na Akunwafor bụ ụmụ ụmụ Ezigbo Obiligbo na-eti egwu Igbo.
Ha kọwara BBC Igbo etu ha si malite ịgụ egwu mgbe ha gụchara ụlọakwụkwọ.
Umu Obiligbo kọwara ụfọdụ ọgbatuhie ha gabigara na njem egwu a.
Gee ihe ha kwuru n'uju ebe a: