Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Lee nwata dị afọ iri na otu sere Emmanuel Macron n'awa abụọ
Mgbe e biputara ya
Lee Kareem Waris Olamilekan, nwata dị afọ iri na otu bụ ezigbo onye nka.
Ọ bụ ya sere Emmanuel Macron n'awa abụọ oge ọ bịara njem naa Naịjiria.