Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Ougadougou: a na-awakpo isi obodo Burkina Faso
Mgbe e biputara ya
Ndị na-ekwu sị na a na-anụ ụda egbe na ụda ogbuniwge n'isi obodo mba Burkina Faso bụ Ougadougou.
Agbara ogbunigwe a n'isi ụlọọrụ ndị agha Burkina Faso ahụ egbe ndị hụrụ ihe na-ekwu na ndị bu egbe sị n'ịme ụgbọ ala ritue na-eti 'Allahu Akbar!'
Ndị a malitere ị gba ndị mmadụ egbe tupu ha a ga n'ụlọ nnọchite nke mba France dị n'obodo ahụ bido mwakpo ha.
Ndị agha na ndị nche n'ebe ahụ na buso ndị ahụ bu egbe agha ka akụkọ na-ekwu.
Amabeghị ndị bidoro mwakpo a, maọbụ ihe bụ uche ha.
Akụkọ ka na-abịa.