Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Gịnị mere ọtụtụ ndị Igbo anaghị eme ntụlịaka?
Mgbe e biputara ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1
N'ụbọchị Maachị 28, Maazị Ugo Egbujo na Odoziaku Nnenna Okoronkwo bụ onye INEC nwere mkparịtaụka na Facebook Live anyị.
Ha kpara maka ihe mere ọtụtụ ndị Igbo achọghị ime ntụlịaka site na inweta akwụkwọ ha ga-eji mee ntụlịaka a na-abịa n'ihu.
Lee ka o si gaa.