Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Codeine, ọtọmegbum
Mgbe e biputara ya
'Codeine, ọtọmegbum' bụ akụkọ etu oke ịṅụ ọgwụ ụkwara sị na-ala ndụ ndị na-eto eto na Naijiria n'iyi.
Ndị ntaakụkọ BBC mere nyocha nzuzo were gbaa n'anwụ etu ndị na-emepụta ọgwụ, ndị na-ere ya siri na-eresị ụmụaka ọgwụ n'ụzọ megidere iwu ala Naijiria.