Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Lee ihe ndị mmadụ kwuru maka ncheta Biafra
Mgbe e biputara ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1
Ọ fọrọ obere ihe ka obodo niile dị na ọwụwa anyanwụ Naịjirịa tọgbọ chakoo ebe ndị mmadụ nọrọ n'ụlọ iji cheta ụbọchị agha Biafra.
Anambra dara jim ebe ụfọdụ ụlọakụ emeyeghị mana Owerre n'Ụmụahịa biri ndụ ha ka o nweghị ihe mere.
Ọtụtụ ndị mmadụ gara n'igwe mbasa ozi dị ịcheịche ị kwu uche ha
Leee ya ebe a:
Mana ọ bụghị mmadụ niile kwenyere na ya bụ ihe:
Ụfọdụ ji ohere ahụ ekele Ojukwu bụ nwoke kpọrọ Biafra aha
@steveray2000 kwuru ihe ncheta agha Biafra ji dị mkpa n'elu Twitter