Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
AMVCA 2018: Lee etu ndị Igbo si nwukee ka anyanwụ
Mgbe e biputara ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2
Igbo ndị ọma lee! Igbo ndị a zụrụ ọfụma.
Okwa unu ma na ebe ọbu na agara ndị Igbo na apụiche maka ọtụtụ ihe ọ kachasị mma ha na ejiji ha.
Ngwa lee ụmụafọ Igbo gara ntuturgo AMVCA 2018 nakwa etu ha si ji ejiji na ya bụ emume.
1. Rita Dominic
2. Ik Ogbonna
3. Alex Ekubo
4. Linda Ejiofor
5. Ngozi Nwosu
6. Lota Chukwu
7. Cynthia Nwadiora
8. Bridget Chigbufue
9. Uti Nwachukwu
10. Chinonso Nina Onyenobi
O nwere ndị ọzọ ị na-atụ anya ha?